Motivation and Inspiration The Cavemen – Alright With Mama

The Cavemen – Alright With Mama

The Cavemen Alright With Mama

Download Alright With Mama Mp3 by The Cavemen

The renowned Nigerian Highlife band consisting of the sibling duo Kingsley Okorie, a bassist, and Benjamin James, a drummer popularly known for their live performances. They won the 2020 Headies Award for the Best Alternative Album. The CAVEMEN comes through with a song titled “Alright With Mama”.

Get Audio Mp3, stream, share, and enjoy.

DOWNLOAD HERE

Download More THE CAVEMEN Songs Here

Lyrics: Alright With Mama by The Cavemen

Ihe a wu ndu m odu m na enye Kingsley and Benjamin….
Ujoo atukwala unu….
N ihi na chineke nonyere unu
O wu ihe m choro ka unu gwa ndi uwa…….
and ozi a ka m na ezi ndi uwa…..
Aka chinike na edu unu ebe n iile ka unu n aga… .
Unu ga agaa n ime uwa wee merie, wee were otito, wee Bata
O kwa ihe ozi unu ga ezi ndi uwa
A na m asi unu gaa ebe obula unu na aga
Chukwu nna ga n edu unu
Zie nu ndi uwa ozi a
Benjamin and Kingsley, my word today…..
You guys should go into the world and conquer
That is my message for you people
Because, victory is already there….
…. ……. …… …..

That is the message…you are taking to the world
Because aka chukwu nonyere unu
O ga adi mma aahh….
Anyi ga aga n iru(and aka chukwu na edu unu)
Iru
From beginning to the end(o ga adi mma ahh)
Anyi ga aga n iru……..n iru
Unu na ga n iru,oweghi ihe ga a chuhachi unu azu
You'll be alright, you'll be alright….
Unu ga a conquer the world (you'll be alright)
Owu ozi a ka m na ezi today (you'll be alright)
Na ihe niile a digo mma(you'll be alright)
And o ga adi mma
Zie nu ndi uwa

Comment below with your feedback and thoughts on this post.