Home Music Video & Lyrics

PC Lapez – Obim

Download Obim Mp3 by PC Lapez

The widely recognized afrobeat artist PC Lapez presents to us a compelling song, as this masterpiece is titled “Obim“. This track is a captivating and inspirational addition to any music enthusiast’s collection. The tune “Obim” carries a powerful message and a mesmerising melody, making it a must-listen for all. Feel free to stream the mp3, watch the video, and sing along to the heartfelt lyrics.

Get the MP3 audio, download, stream, and share this amazing song with your friends and family. When you share it, you’re spreading the goodness and joy of the song. #CeeNaija

DOWNLOAD HERE

Download More PC LAPEZ Songs Here

Lyrics: Obim by PC Lapez

Mmiri mara ma oo
Mara ma na owuteghi m’
Ebe m’ na-achọ obim
Obim chère mụ oh
A hakwala m’ (Ònye Olimma)
Mmiri ma ma ma
Ebe m’ na-achọ obim oh
Awụ tiri m’ iti
Ebe m’ na-achọ obim oh
Mmiri mara ma na owutegin m’
Ebe m’ na-achọ obim oh
Sele-B

If I make money, na me and you go spend am
If I make owo, na me and you go chop am oh
I leave you go obodo oyibo
Ka m’ ga bute ịke
Mbata èmesi ife kà esi ème ya eh
Go tell my baby, say I’m coming home
Go tell my asa, say I’m coming home
‘Cause e no dy easy at all to get a fine baby oh
Ife dimma rie mụ ego
Ọ mara mọ

Mmiri ma ma ma
Ebe m’ na-achọ obim oh
Awụ tiri m’ iti
Ebe m’ na-achọ obim
Mmiri mara ma na owutegin m’
Ebe m’ na-achọ obim oh
Obim chère mụ oh
A hakwala m’ (Ònye Olimma)

Mmiri mara am
Ọ mara na owutegin m’
Awụ tiri m’ iti, ọ tiri m’ eti ye
Ọkwa ùnu à fu go
Ife love na-eme
Aka Chukwu dị yá
Baby, ị bụ nke mọ
E de ya e de nu
Na mụ na gị ga ebi nụ
E de ya e de nu
Na mụ ná gị bụ one oh
Lapez nwannem oh
Ọgba gbuo jụrụ fa anya
Aka Chukwu dị yá
Baby, ị bụ nke mọ (Ònye Olimma)

Mmiri ma ma ma
Ebe m’ na-achọ obim
Awụ tiri m’ iti
Ebe m’ na-achọ obim oh
Mmiri mara ma na owutegin m’
Ebe m’ na-achọ obim oh
Obim chère mụ oh
A hakwala m’ oh

I get one baby I no go call her name
I get one baby I no go call her name
My baby sabi cook oh
My baby sabi dress oh
My baby sabi sweep oh
My baby no be slay queen
Me and you
We go born kings and queens
Me and you
We go born prince and princess
Me and you together, together forever
Oh baby
Ife dị mma rie be mụ ego (ọ mara mma)

Mmiri ma ma ma
Ebe m’ na-achọ obim oh
Awụ tiri m’ iti
Ebe m’ na-achọ obim
Mmiri mara ma na owutegin m’
Ebe m’ na-achọ obim oh
Obim chère mụ oh
A hakwala m’

Mmiri ma ma ma
Ebe m’ na-achọ obim oh
Awụ tiri m’ iti
Ebe m’ na-achọ obim oh
Mmiri mara ma na owutegin m’
Ebe m’ na-achọ obim oh
Obim chère mụ oh
A hakwala m’
A hakwa mọ

Mmiri mara ma
Ọ mara mma eh
Mmiri mara ma
Ọ mara mma eh
Mmiri mara ma
Ọ mara mma oh
Ebe m’ na-achọ obim oh
Ayana mọ
Ayana mọ
Chelu mọ
Ayana mọ 

Comment below with your feedback and thoughts on this post.