kcee">Download Cultural Praise Volume 3 Mp3 by KCee
The Nigerian Popular singer and songwriter who was formerly in the Hip Hop duo group called Kc Presh, and now known asย KCEEย collaborate with theย Okwesili Eze Groupย from the east side to both out this song titled โCULTURAL PRAISE (Vol 3)โ. Itโs a song medley of lots of popularย praise worship songsย from the east and west side.
Get Audio Mp3, Stream, Share, and be blessed.
Lyrics: Cultural Praise (Vol 3) by KCee
Mmmama mmmama
Mmmama imela
Mmmama mmmama
Mmmama Jesus oyebere
Mmmama mmmama
Mmmama imela
Mmmama mmmama
Mmmama Jesus oyebere
You May Like These Too ๐ฅ
Mmmama mmmama
Mmmama imela
Mmmama mmmama
Mmmama Jesus oyebere
Mmmama mmmama
Mmmama imela
Mmmama mmmama
Mmmama Jesus oyebere
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri
Chineke nke elu igwe
Odighi onye aga eche we ma atu si obu ya yiri ya
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri
Chineke nke elu igwe
Odighi onye aga eche we ma atu si obu ya yiri ya
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi nara ekene
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi nara ekene
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
๐ต Are you a gospel artist? Get your song featured on CeeNaijaReach millions of gospel music lovers
PromoteEligwe na to kwa ya
Eligwe si na Chukwu dimma
Ah nile si na
Awu na otutu
Onwa na abali
Kpankpan do nke igwe
Si na Chukwu di mma
๐ All songs and media on this page are shared for gospel promotion purposes only. All rights belong to the respective artists and labels. If you are the rights holder and wish content removed, please read our DMCA & Copyright Policy or submit a takedown request here.