Gospel Music Nigerian Gospel Songs Joseph Amaechi – Eze Ebube

Joseph Amaechi – Eze Ebube

EZE EBUBE

Download Eze Ebube Mp3 by

Here's a song by the Nigerian Christian music minister and fast-rising praise worship leader “” whose song has been a blessing to live. The song is titled “Eze Ebube“.

Get Audio Mp3, Stream, Share, and be blessed.

DOWNLOAD HERE

The song ‘Eze Ebube' is a power-packed song which brings the ancient flavor into modern light. It will stir you up into real worship as it carries the raw atmosphere of worship and the presence of the Almighty God.

Be blessed as you listen; do well to share with your friends and love ones.

Lyrics: Eze Ebube by

Ahaaa

Chorus

Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube,
Imaramma

Akaghim ahutu Chi dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube
Imaramma
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee

Ayaaa

Verse one
Eze ebube
Ofu Onye ana asi unu erutela
Uwa nile n'agbaraGi akaebe
Ha nile n'asi imaramma

Oke ifufe n'efereGi aka dimma
Ha nile n'asi n'imaramma
Mmadu Ikereke n'enyeGi ekele
Anyi n'asi imaramma Papa
Eze ebube ofu Onye ana asi unu erutela

Chioma m eeeh
Onye na eme mma
Imekwalaya ozo ozo ozo Aya

Chorus
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube,
Imaramma

Akaghim ahutu Chi dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube
Imaramma
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee

Ayaaa

Verse two
Amaghim ihe ng'eji kele Gi oruru Gi
Oruru Gi Chi n'eme mma
Eze ebube wo ho ho ho
Chioma dimma Olisa kere uwa

Eze ebube oruru Gi
Chioma m eeeh
Onye n'eme mma
Imekwalaya ozo ozo ozo ayaa

Chorus

Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube,
Imaramma
Akaghim ahutu Chi dika Gi yee

Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube
Imaramma 2×

Connect with Joseph Amaechi

Oneness of the body of Christ
Evangelist Joseph Amaechi
Contact: 09125414057

Comment below with your feedback and thoughts on this post.