Download Mmeri (Victory) Mp3 by Enyichukwu Offia
The Nigerian fast-rising music minister and recording artist release a song of powerful praise worship, He titles this song “MMERI”, which is simply an Igbo language word that means “VICTORY”.
Download Audio mp3, stream, share & remain blessed.
Lyrics of Mmeri (Victory) by Enyichukwu Offia
Odighi Onye ozo m nwere nuwa
Ma obughi okaka
Nke Nwuru onwu nihi mo
Ike ochichiri ebiwo na ndu m
Site na obara nke ikwafuru ne lu obe
You May Like These Too ๐ฅ
Chorus
Anyi emeri wโIke onwu
Anyi nโenwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o
Anyi emeri wโIke onwu
Anyi nโenwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
barโUba
Nani gi bu Olile Anya m nuwa
Ndi kwere na Jisos, genwe ndu ebigebi
Odighi Ike ga dupum nakagi
Nihi nโibโokaka Eze nke ebighebi
Anyi emeri wโike onwu
Anyi nโenwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o
Anyi emeri wโike onwu
Anyi nโenwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
barโuba
๐ต Are you a gospel artist? Get your song featured on CeeNaijaReach millions of gospel music lovers
PromoteSite na amara nke Jisos nyere anyi o oo
Site na amara nke Jisos nyere anyi o oo
๐ All songs and media on this page are shared for gospel promotion purposes only. All rights belong to the respective artists and labels. If you are the rights holder and wish content removed, please read our DMCA & Copyright Policy or submit a takedown request here.
