
Download Praise The Lord Mp3 by Mr. M & Revelation
DOWNLOAD MORE MR. M & REVELATION SONGS HERE
Lyrics: Praise The Lord by Mr. M & Revelation
Imara mma Jesus idi ebube
(Youโre beautiful Jesus, youโre glorious)
Idi oke onu ahia
(Youโre priceless)
Jehovah bu chineke onye m na efe
(Jehovah God I serve)
Ribe otito na ibu okaka
(Take the glory Almighty)
Kele ya kele ya na obu eze
(Praise HIM heโs king)
Kele Jesus na obu eze
(Praise Jesus Heโs King)
Jesus idinma
(Jesus youโre good)
Asi na obughi Jehovah
(If not Jehovah)
Gini kam ga eme na eluwa nka
(What would become of me in this world)
Gini kam ga eme
(What would become of me)
Omekwala ya ozo
(He has done it again)
Ome ihe ukwu
(the doer of great things)
Jehovah e mego kwa ya ozo
(Jehovah has done it again)
Obu ome ihe ukwu
(Heโs the doer of great things)
Echetara m ihe omere m
(I recount all he has done)
Jesus onye obi oma
(Jesus the good God)
Ekele chukwu di anyi mma
(Godโs praise is good with us)
Ka anyi kele ya
(Letโs praise him)
Ihe nile m nwere na uwa di gi na aka
(All I have is in your hands)
Ego di gi na aka
(Wealth is in your hands)
Ndu di gi na aka
(Life is in your hands)
Ebe m nwere Eze Jesus
(Since I have king Jesus)
Onye ka m ga turu ibu ozo
(Who else do I want)
Ndi muo ozi na efe oke ifufe
(The angels give great worship)
Ifufe ahu si na aka onye new anyi puta
(That worship that comes from our Lord)
Oge na abia
(A time is coming)
Mgbe anyi ga agba oche Eze gburu gburu ala Eze
(When weโll surround the throne of Godโs kingdom)
Amara ya obara uba na ebem no
(Gods Grace is sufficient for me)
Amarachukwu bara uba na ebem no
(The grace of God is sufficient for me)
Ebe m nwere Eze Jesus
(When I Jesus)
Ngaga na ebum ebu
(I boast)
Ona eme ihe na adighi ekwe omume
(He makes the impossible possible)
X3
Ihe na adighi ekwe omume
(The impossible)
Ka ona eme
(He makes possible)
Chukwu nara ekele
(Lord receive thanks)
Ihe ina emere m dimma
(You do good things for me)
(X2)
Up up Jesus
Down down Satan
(X2)
Unu gwa m ihe unu nwere
(Everyone tell me what you have)
Anyi nwere onwu
(We have joy)
Onwu onwu onwu
(Joy joy joy)
Onwu na ime Jesus
(Joy in Jesus)
Onwu na adigide ruo ebiyebi
(Joy for ever)
Anya m ahugo onye nzoputa
(My eyes have seen the savior)
Nti m anugo iheoma ona eme
(My ears have heard his good deeds)
Onye na agwo m oria odighi ana m ego
(The one who heals me without taking a dime)
Onye na egbo m mkpa odighi ana m ugwo
(He who takes care of me unconditionally)
Chineke anyi dinma
(Our God is good)
Eh odinma
(Yes heโs good)
Oru ebube chineke na ema
(The good things God does)
Ona awu m akpata oyi na aru
(Gives me goose bumps)
Onwere onye m ga akpo aha ya
(Thereโs a name I will mention)
Kpo ya
(Call him)
M kpo ya ihe ukwu ga eme
(When I call him great things happen)
Onya ahu bu onye
(Who is HE)
Onye ahu bu Jesus
(HE is Jesus)
Ino nime Jesus
(When youโre in Jesus)
Buru nke Jesus
(And belong to Jesus)
Oka mma obuya Ka mma
(Itโs the best)
Hallelujah shouting hosana Amen Amen
So gi ka m ma
(Itโs only you I know)
Soso gi ka m ma chineke
(Itโs only you I know , God)
Oji chukwu ji ihe
(He who has God has everything)